Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 111

Ihe Mere Anyị Ji Enwe Obi Ụtọ

Select an Audio Recording
Ihe Mere Anyị Ji Enwe Obi Ụtọ
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(Matiu 5:12)

  1. 1. Ihe n’eny’anyịọ-ṅụ dịọ-tụtụ.

    Ọ dị k’akụ̀ bara uru.

    Ndị niile n’achọ Jehova

    N’abịa sor’anyị n’efe ya.

    Ihe niile Baịbụl n’agw’anyị

    N’eme k’anyị nwee obiụ-tọ.

    Anyị n’amụ Baịbụl kw’ụbọchị.

    Ọ n’eme k’anyị nwe’okwukwe.

    Ọṅụ jur’anyị niile n’obi.

    Ọ n’enwu n’obia-nyị k’ọkụ.

    Ọtụtụọ-nwụnwa n’abịar’anyị.

    Jehova n’akwado anyị.

    (UKWE)

    Jehova bụ ọṅụ anyị.

    Ọrụ ya n’amasị anyị.

    Amamihe ya n’ọrụ ya dịu-kwuu.

    Ọrụa-ka ya dịkwa mma.

  2.  2. Anyị n’ahụ ihen-dịo kere,

    El’igwe, mmiri, n’ala.

    Ihe niil’o kere maram-ma.

    Anyị n’eto ọrụa-ka ya.

    Anyị niile n’eji obiụ-tọ

    Ekwus’Al’eze Chineke.

    Anyị n’ekwusa n’ụwa niile

    Nan-gọzi ya g’eru n’ụwa.

    O ruwela k’anyị nwe’obiụ-tọ

    Nke g’adịrue-bigh’ebi.

    Ọṅụa-nyị g’enwe na Paradaịs

    G’adịrum-gbe ebigh’ebi.

    (UKWE)

    Jehova bụ ọṅụ anyị.

    Ọrụ ya n’amasị anyị.

    Amamihe ya n’ọrụ ya dịu-kwuu.

    Ọrụa-ka ya dịkwa mma.