Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

M Na-edebe Iwu Gị

M Na-edebe Iwu Gị
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

Danloduo ya:

  1. 1. Kee ihe m ga-eme? Ònye ka m ga-eso?

    O nwere ike ịdị ka o nweghị ihe o mere.

    O nwere ike ịbụ na ekwesịghị m ịjụ ịga.

    Ọ gịnị ka m kwesịrị ime? Kedụ ebe m ga-eje?

    Kee ihe m ga-eme? Kedụ nke m ga-ewe?

    E nwere ike nwee ọtụtụ nsogbu n’ebe ahụ​—

    Ma ọ bụ ihe ndị ga-abụ ọnwụnwa nye mụ.

    Ọọ gịnị ka m kwesịrị ime? Jehova zaa mụ ekpere.

    (UKWE)

    M na-edebe iwu gị, m hụrụ ha n’anya.

    Ụbọchị niile nke ndụ m m na-agụkwa ya.

    Nyere m aka ịna-aghọta ihe niile m na-agụta n’Okwu gị.

  2. 2. M ma ihe ị chọrọ. M ga-eche ya ma họrọ.

    Achọghị m ime ihe ga-akpata nsogbu,

    Ma ọ na-adị m ka m ga-abanye ná nsogbu.

    Ama m ihe ị chọrọ ka m mee, ihe dị mma ime.

    (UKWE)

    M na-edebe iwu gị, m hụrụ ha n’anya.

    Ha na-emesi m obi ike ime ihe dị mma.

    Nyere m aka ịna-aghọta ihe niile m na-agụta n’Okwu gị.

    (UKWE)

    M na-edebe iwu gị, m hụrụ ha n’anya.

    Ha na-emesi m obi ike ime ihe dị mma.

    Ihe m na-agụ kwa ụbọchị na-abara m uru.

    Na-egosikwa m na ị na-anọnyere m mgbe dum.

    Nyere m aka ịna-aghọta ihe niile m na-agụta n’Okwu gị.