Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ—Abụ Ọhụrụ

 Abụ 153

Olee Otú Ọ Na-adị Gị?

Olee Otú Ọ Na-adị Gị?

Danloduo ya:

(Ndị Hibru 13:15)

  1. Ole’otú ọ n’adị gị

    m’ị n’agba mbọ n’ozi ọma,

    M’ị mata n’ị gbaala mbọ

    kụziere mmadụ ihe?

    Anyị gbalịsi’ike,

    Jaa g’eme nke fọrọnụ.

    Ọ ma ndị nwer’ezi obi,

    ndị chọr’ife ya.

    (KORỌS)

    Anyị n’eme ik’anyị dum.

    Ọ n’emekwa k’anyị nwe’ọṅụ.

    K’anyị n’achụrụ

    Chinek’àj’otuto mgbe niile.

  2. Ole’otú ọ n’adị gị

    m’okwu gị n’eru n’obi

    Ndị niile nwere

    mmas’ịdị ndụ ebigh’ebi?

    Ụfọdụ n’ajụ ya,

    a n’eduhiekwa ndị ọzọ.

    M’anyị ga n’eji obi ụtọ

    n’agbara Jaa àmà.

    (KORỌS)

    Anyị n’eme ik’anyị dum.

    Ọ n’emekwa k’anyị nwe’ọṅụ.

    K’anyị n’achụrụ

    Chinek’àj’otuto mgbe niile.

  3.   Ole’otú ọ n’adị gị

    na Jaa n’enyere gị aka,

    N’ọ bụkwa ya gwar’anyị

    k’anyị n’ezi ozi ọma?

    Anyị n’eji ob’ike

    n’okwu ọma n’agbakw’àmà,

    N’achọ ndị nwer’ezi obi.

    Ọrụ anyị agwụwala.

    (KORỌS)

    Anyị n’eme ik’anyị dum.

    Ọ n’emekwa k’anyị nwe’ọṅụ.

    K’anyị n’achụrụ

    Chinek’àj’otuto mgbe niile.