Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ—Abụ Ọhụrụ

 Abụ 147

Ndị Pụrụ Iche nke Chineke

Ndị Pụrụ Iche nke Chineke

Danloduo ya:

(1 Pita 2:9)

  1. Jaa enweela mb’ọhụrụ.

    Ha bụ ndị e tere ’manụ.

    O si n’ụwa zụta ha;

    Ihe ha dị ya mma.

    (KORỌS)

    Ha n’aza aha gị.

    Ha bụ ndị gị pụr’iche.

    Ha hụrụ gị n’anya,

    N’etokw’ah’ukwu gị n’ebe dum.

  2. Ha niile bụ mba dị nsọ,

    Ndị n’akụzi eziokwu.

    Jaa kpọbara ha n’ìhè,

    H’apụọ n’ọchịchịrị.

    (KORỌS)

    Ha n’aza aha gị.

    Ha bụ ndị gị pụr’iche.

    Ha hụrụ gị n’anya,

    N’etokw’ah’ukwu gị n’ebe dum.

  3. Ha n’arụ ọrụ e nyere ha,

    N’achịkọt’atụrụ ọzọ.

    Ha n’akwado Jizọs Kraịst,

    N’erubere y’isi.

    (KORỌS)

    Ha n’aza aha gị.

    Ha bụ ndị gị pụr’iche.

    Ha hụrụ gị n’anya,

    N’etokw’ah’ukwu gị n’ebe dum.