Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ—Abụ Ọhụrụ

 Abụ 141

Na-achọ Ndị Udo

Na-achọ Ndị Udo

Danloduo ya:

(Luk 10:6)

  1. Jizọs nyer’iwu k’e kwus’a ozi ọma.

    Ma n’ọkọchị ma n’oge oyi,

    O kwusar’okwu Jehova.

    Ọ hụr’atụrụ Chineke n’anya.

    Si n’ụtụtụ

    ruo n’abalị, ọ n’aga chọọ ha.

    N’ụlọ n’ụlọ, n’okpor’ámá,

    A’yị n’akọrọ ’madụ niile

    N’o ruwel’oge nsogbu niile g’ebi.

    (KORỌS)

    N’ụwa niile,

    A’yị n’achọ ndị udo n’ebe niile.

    K’anyị chọta

    Ndị chọrọ k’a zọpụta ha.

    K’ony’ọ bụla

    Nụ ozi ọm’anyị.

  2. A’yị n’achọkwu ha; oge adịghịzi.

    Anyị chọta naanị otu onye,

    A’yị chọrọ k’a zọpụta ya.

    A’yị n’agaghachi n’ih’ịhụnanya.

    A’yị n’eme ka ndị obi gbawara

    nwet’onwe ha.

    A’yị n’achọ ha n’ebe niile.

    A’yị hụ ndị chọr’ịnụ ozi ọma,

    Obi ụtọ n’eme k’ike ghar’ịgwụ anyị.

    (KORỌS)

    N’ụwa niile,

    A’yị n’achọ ndị udo n’ebe niile.

    K’anyị chọta

    Ndị chọrọ k’a zọpụta ha.

    K’ony’ọ bụla

    Nụ ozi ọm’anyị.