Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 109

Too Ọkpara Jehova!

Too Ọkpara Jehova!

(Ndị Hibru 1:⁠6)

1. To’Ọkpara Jehova,

Bụ́ Eze ọ họpụtara.

Eziokwu na ez’ikpe

K’ọ g’eji weta ngọzi.

Ọ g’eji ùgwù n’ịma mma

Bulie Jehov’elu,

Hụ aha ukwu ya n’anya,

Kwusaa ọchịchị ya.

(KORỌS)

To’Ọkpara Jehova,

Ka ’madụ niile too ya.

Ọ nọ n’el’Ugwu Zayọn,

Ọ bụ Ez’anyị ugbu a!

2. To’Ọkpara Jehova,

Ọ nwụrụ k’anyị dị ndụ.

O ji ndụ ya chụọ àjà,

Ka Jaa gbaghara anyị.

Nwunye Jizọs n’eche ya,

A chọkwara ya mma.

Ọlụlụ ha n’el’igwe

G’akwado ọchịchị Jaa.

(KORỌS)

To’Ọkpara Jehova,

Ka ’madụ niile too ya.

Ọ nọ n’el’Ugwu Zayọn,

Ọ bụ Ez’anyị ugbu a!