Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 65

“Lekwa Ụzọ”

“Lekwa Ụzọ”

(Aịzaya 30:​20, 21)

1. E nwer’ụzọ udo,

Bụ́ eb’ị nọ ugbu a,

Ụzọ ị mụtara,

Ụzọ oge ochie,

Nke Kraịst ziri gị

N’okwu ya ị nụrụ.

Ọ bụ ụzọ nk’udo

Dị n’Okwu Jehova.

(KORỌS)

Lekwa Ụzọ; ọ bụ Ụzọ ndụ;

Nọsie ike; Ahapụkwala ya!

Chineke n’asị gị: ‘Lekw’ụzọ;

Elel’anya n’azụ, Lekwa ụzọ.’

2. Ọ b’ụzọ ịhụnanya,

Elela eb’ọzọ.

Jaa ezil’anyị ya;

Anyị chọtara Jaa.

Ezi ’hụnanya ya

N’eme anyị obi ụtọ.

Ụzọ ịhụnanya

Metụtar’ihe dum.

(KORỌS)

Lekwa Ụzọ; ọ bụ Ụzọ ndụ;

Nọsie ike; Ahapụkwala ya!

Chineke n’asị gị: ‘Lekw’ụzọ;

Elel’anya n’azụ, Lekwa ụzọ.’

 3. E nwer’ụzọ ndụ,

Elel’anya n’azụ.

Jaa kwer’anyị nkwa:

Ọ b’ụzọ kacha mma,

Udo y’enwegh’atụ,

Ịhụnanya ya ka.

Ọ bụ ụzọ ndụ,

Ekele dịrị Jaa.

(KORỌS)

Lekwa Ụzọ; ọ bụ Ụzọ ndụ;

Nọsie ike; Ahapụkwala ya!

Chineke n’asị gị: ‘Lekw’ụzọ;

Elel’anya n’azụ, Lekwa ụzọ.’