Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 23

Jehova Bụ Ike Anyị

Jehova Bụ Ike Anyị

(Aịzaya 12:⁠2)

1. Jaa, Onye amara, ike n’ume anyị,

Ị bụ Onye Nzọpụta n’enye ọṅụ.

A’yị bụ Ndịàmà n’ezis’ozi gị,

Ma ndị ’madụ g’anụ m’ọ bụ jụ.

(KORỌS)

Jehova, ike n’Oké Nkume anyị,

Anyị n’ekwusa ah’ọma gị.

Jehova Ony’ebube, Kas’ike,

Ị bụ ebe mgbab’anyị, N’Ụlọ elu anyị.

2. Ìhè gị n’enye ọṅụ n’ozi gị;

Anyị n’ahụ eziokwu gị ugbu a.

A’yị n’agụ iwu gị n’Akwụkwọ Nsọ;

A’yị kpebir’ịkwado Al’eze gị.

(KORỌS)

Jehova, ike n’Oké Nkume anyị,

Anyị n’ekwusa ah’ọma gị.

Jehova Ony’ebube, Kas’ike,

Ị bụ ebe mgbab’anyị, N’Ụlọ elu anyị.

3. Jehova, a’yị ji ọṅụ n’em’uche gị.

Setan n’akwa emo, a’yị nọ gị n’aka.

Ọ pụr’igbu anyị. Nyer’anyị aka

Ịkwado ọchịchị gị ruo n’ọgwụgwụ.

(KORỌS)

Jehova, ike n’Oké Nkume anyị,

Anyị n’ekwusa ah’ọma gị.

Jehova Ony’ebube, Kas’ike,

Ị bụ ebe mgbab’anyị, N’Ụlọ elu anyị.