Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 30

Jehova Amalitela Ịchị

Jehova Amalitela Ịchị

(Mkpughe 11:⁠15)

1. Ugbu a bụ oge pụr’iche. Jaa amalitel’ịchị.

Ọ tọrọ ntọala ọchịchị na Zayọn.

Ka ndị niile jir’ọṅụ bụkuo Chineke abụ.

Kraịst, Onyenw’anyị, anọrọla n’och’eze.

(KORỌS)

Al’eze Jaa g’eweta gịnị?

Eziokwu na ezi omume.

Gịnị ọzọ ka ọ g’eweta?

Obi ụtọ na ndụ ebigh’ebi.

Toonụ Onyenw’el’igwe n’ala

N’ihi ịhụnanya ya.

2. Kraịst amalitel’ịchị, Amagedọn dịkwa nso.

Ụwa Setan g’agafe n’isi nso.

Ugbu a bụ oge ozi ọma. Ọtụtụ ka g’anụ ya;

Ugbu a bụ oge ndị umeala g’akwado Ya.

(KORỌS)

Al’eze Jaa g’eweta gịnị?

Eziokwu na ezi omume.

Gịnị ọzọ ka ọ g’eweta?

Obi ụtọ na ndụ ebigh’ebi.

Toonụ Onyenw’el’igwe n’ala

N’ihi ịhụnanya ya.

3. A’yị họọr’Eze Chineke. Ọ dị ebube n’any’anyị.

Ọ bụ Ez’anyị, n’abịa n’aha Jaa.

Baa n’ụlọ nsọ Chineke; rịọ k’o meere gị amara.

Ọ g’ach’ihe dum n’oge n’adịghị anya.

(KORỌS)

Al’eze Jaa g’eweta gịnị?

Eziokwu na ezi omume.

Gịnị ọzọ ka ọ g’eweta?

Obi ụtọ na ndụ ebigh’ebi.

Toonụ Onyenw’el’igwe n’ala

N’ihi ịhụnanya ya.