Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 42

“Inyere Ndị Na-adịghị Ike Aka”

“Inyere Ndị Na-adịghị Ike Aka”

(Ọrụ 20:⁠35)

1. A’yị niile nwer’ọtụtụ

Adịghị ike.

Ma Jaa n’enyer’anyị aka,

Hụ anyị n’anya.

Ọ n’eme ebere;

Nwee ezi ‘hụnanya.

K’anyị hụ ndị ọzọ n’anya,

N’enyere h’aka.

2. Pọl nweere ndị adịgh’ike

Obi ọmị’ko.

Kraịst gbapụtara anyị

K’anyị wee nwee ndụ.

Jaa nwe ndị adịgh’ike,

Ọ g’enye ha ike.

K’anyị gosi h’ọmị’ko,

Kasie ha obi.

3. Kama ịma ha ikpe,

Ka anyị cheta

N’anyị g’eji obiọma

Mee ka ha d’ike.

K’anyị gbalịsi’ike,

N’agbakwa ha ume;

K’anyị nyere ha aka,

Kasie ha obi.