Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 29

Ije Ije n’Iguzosi Ike n’Ezi Ihe

Ije Ije n’Iguzosi Ike n’Ezi Ihe

(Abụ Ọma 26)

1. Bik’Onyenwe m, kpee m ikpe, hụ okwukwe m,

Hụkwa na ọ bụ gị ka m tụkwasịr’obi.

Biko, nyochaa m, leekwa mụ onwe m ule;

Nụchaa obi m n’uche m, k’ị gọzie mkpụr’obi m.

(KORỌS)

Ekpebiela m iguzosi ike

N’ezi ihe ruo mgbe Niile ebigh’ebi.

2. Mụ na ndị ọjọọ anagh’anọ.

Mụ na ndị kpọr’eziokwu asị anagh’akpa.

Egbukọla mụ na ndị ọjọọ,

Ndị n’eri ngarị na ndị n’alụ ọgụ.

(KORỌS)

Ekpebiela m iguzosi ike

N’ezi ihe ruo mgbe Niile ebigh’ebi.

3. M hụr’ebe obibi gị n’anya.

M g’akwad’ofufe gị dị ọcha kw’ụbọchị.

Ka m jegharịa n’ebe ịchụàjà gị,

Meekwa ka a n’anụ ekele m n’ebe dum.

(KORỌS)

Ekpebiela m iguzosi ike

N’ezi ihe ruo mgbe Niile ebigh’ebi.

(Gụọkwa Ọma 25:⁠2.)