Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 15

Ihe E Kere Eke Na-akọ Ebube Jehova

Ihe E Kere Eke Na-akọ Ebube Jehova

(Abụ Ọma 19)

1. Chinek’anyị, mkpụr’obi m maara

Na kpakpando n’akọ ebube gị.

Ha anaghị ekwu okwu ọ bụla,

Ma n’ezi ndị dị umeala ihe.

Ha anaghị ekwu okwu ọ bụla,

Ma n’ezi ndị dị umeala ihe.

2. I ker’anwụ, ọnwa na kpakpando.

Ị kpaar’oké osimiri ókè.

Anyị n’ele ma hụ el’igwe gị.

Y’eju anyị anya n’ị n’echeta ’madụ.

Anyị n’ele ma hụ el’igwe gị.

Y’eju anyị anya n’ị n’echeta ’madụ.

3. Iwu gị zir’ezi ma dị ọcha.

Ị n’enye anyị ihe ncheta gị

N’eny’amamihe ka ọl’edo mma.

K’anyị debe ya ma jisie y’ike.

Ọ n’eny’amamihe k’ọl’edo mma.

K’anyị debe ya ma jisie y’ike.