Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Bụkuo Jehova Abụ

 Abụ nke 105

Eluigwe Na-akọsa Ebube Chineke

Eluigwe Na-akọsa Ebube Chineke

(Abụ Ọma 19)

1. El’igwe n’akọs’ebube Jehova.

Ọrụ aka ya k’anyị n’ahụ na mbar’igwe.

Ụbọchị dum n’enye y’ezi otuto.

Kpakpando n’akọ ike ya, N’ebube ya niile.

2. Iwu Jehova zur’okè, n’enye ndụ,

Ụkpụrụ ya n’edu nz’ụkwụ anyị niile.

Ikpe ya zir’ezi, bụr’eziokwu.

Okwu na iwu ya dị ọcha, N’atọkw’ụtọ n’ọnụ.

3. Egwu Chineke n’adịru ebigh’ebi.

Iwu ya bar’uru karịa ezi ọl’edo.

Iwu ya n’eche ndị ya, n’edu ha.

A’yị n’ekwus’aha nsọ ya, Na nsọpụrụ ya.