Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Psalms 150:1-6

150  Toonụ Jaa!+ Toonụ Chineke n’ebe nsọ ya.+ Toonụ ya na mbara igwe nke na-egosi ike ya.+   Toonụ ya n’ihi oké ọrụ ya.+ Toonụ ya dị ka oké ịdị ukwuu ya si dị.+   Jirinụ ịfụ opi too ya.+ Jirinụ ụbọ akwara na une too ya.+   Jirinụ obere ịgbà+ na egwú a na-ete na-agba gburugburu too ya.+ Jirinụ ụbọ akwara+ na ọjà too ya.+   Jirinụ ájà nke nwere ụda dị ụtọ too ya.+ Jirinụ ájà nke na-ada ụda too ya.+   Ihe niile na-eku ume, ka ha too Jaa.+ Toonụ Jaa!+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji