Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet | BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Job 25:1-6

25  Bildad+ onye si n’agbụrụ Shua wee zaa, sị:   “Ịchịisi na egwu dị n’ebe ọ nọ;+ Ọ na-eme udo n’ebe dị elu ọ nọ.   À na-agụta ndị agha ya ọnụ? Ònyekwa ka ìhè ya na-adịghị enwukwasị?   Ya mere, olee otú mmadụ efu pụrụ isi bụrụ onye ziri ezi n’ihu Chineke,+ Ma ọ bụ, olee otú onye nwaanyị mụrụ pụrụ isi dị ọcha?+   Lee! Ọbụna ọnwa adịghị etisi ike; Kpakpando adịghịkwa ọcha n’anya ya,   Ma ya fọdụzie mmadụ efu, onye bụ́ ikpuru, Nakwa nwa nke mmadụ, onye bụ́ idide!”+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji