Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet | BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Abụ Ọma 134:1-3

Abụ Nrịgo. 134  Gọzienụ Jehova,+Unu niile bụ́ ndị ohu Jehova,+Unu ndị na-eguzo n’ụlọ Jehova n’abalị.+   Gbasaanụ aka unu n’ịdị nsọ,+Gọziekwanụ Jehova.+   Ka Jehova, bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Si na Zayọn gọzie gị.+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji