Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet | BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Abụ Ọma 133:1-3

Abụ Nrịgo. Abụ ọma Devid. 133  Lee ka o si dị mma, bụrụkwa ihe na-enye obi ụtọMgbe ụmụnne bikọtara ọnụ n’ịdị n’otu!+   Ọ dị ka mmanụ dị mma a wụsara n’isi,+Nke na-agbada n’ajị agba,Bụ́ ajị agba Erọn,+Nke na-agbada n’olu uwe mwụda ya.+   Ọ dị ka igirigi+ Hemọn,+Nke na-ada n’ugwu Zayọn.+N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova nyere iwu ka ngọzi dịrị,+Bụ́ ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji