Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl nke Dị n'Ịntanet | BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Abụ Ọma 124:1-8

Abụ Nrịgo. Abụ ọma Devid. 124  “A sị na ọ bụghị na Jehova nọnyeere anyị,”+Ka Izrel kwuo ugbu a, sị,+   “A sị na ọ bụghị na Jehova nọnyeere anyị+Mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị,+   Ha gaara eloda anyị ọbụna ná ndụ,+Mgbe ha na-eweso anyị iwe dị ọkụ.+   Mmiri gaara eburu anyị,+Iyi gaara asọfe n’elu mkpụrụ obi anyị.+   Mmiri mpako+Gaara asọfe n’elu mkpụrụ obi anyị.   Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-ewereghị anyị+Nye ezé ha ka ọ bụrụ anụ oriri.+   Mkpụrụ obi anyị dị ka nnụnụNke si n’ọnyà nke ndị na-esi ọnyà+ fepụ.+Ọnyà agbajiwo,+Anyị onwe anyị agbapụwokwa.+   Enyemaka anyị dị n’aha Jehova,+Onye kere eluigwe na ụwa.”+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji