Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Abụ Ọma 123:1-4

Abụ Nrịgo. 123  Gị ka m weliri anya m lekwasị,+Gị onye bi n’eluigwe.+   Lee! Dị ka ndị na-eje ozi na-ele nna ha ukwu anya n’aka,+Dị ka nwaanyị na-eje ozi na-ele nne ya ukwu anya n’aka,+Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe o meere anyị amara.+   Meere anyị amara, Jehova, biko, meere anyị amara;+N’ihi na nlelị ezuwo anyị ahụ́.+   Ịkwa emo nke ndị tụsaara ahụ́ ezuwo mkpụrụ obi anyị ahụ́,+Tinyere nlelị nke ndị mpako.+

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji