Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2018 nke A Ga-ezite Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ

Lee ebe e depụtasịrị okwu ndị a ga-ekwu ná mgbakọ sekit a, ma nke onye na-anọchite anya alaka ụlọ ọrụ ga-ekwu.

Adala Mbà n’Imezu Iwu nke Kraịst

Ihe omume mgbakọ a ga-akọwa ihe bụ́ Iwu nke Kraịst na otú anyị ga-esi na-emezu ya.

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

A ga-ekwu okwu gbasara ajụjụ ndị a, zaakwa ha ná mgbakọ a.