Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu

Okwu Mmalite

Okwu Mmalite

Di na nwunye na ụmụ ha hà nwere ike ịna-ebi n’udo n’agbanyeghị na udo adịghị n’ọtụtụ ezinụlọ taa? Ọ gaghị adịchara ha mfe. Ma, akwụkwọ a ga-enyere ha aka. Ọ bụ eziokwu na ọ bụghị ihe niile ga-enyere ezinụlọ aka ka e kwuru na ya, a tụrụ aro ndị ga-enyere di na nwunye aka, deekwa ihe ndị ọzọ Baịbụl kwuru. Ọ bụrụ na di na nwunye na ụmụ ha ana-eme ihe ndị ahụ, ha ga na-ebi n’udo.