Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016

 IHE NDỊ E MERE N’AFỌ GARA AGA

Olee Otú Ọrụ Si Na-aga na Wọwik?

Olee Otú Ọrụ Si Na-aga na Wọwik?

OTÚ ọrụ si na-aga ngwa ngwa n’ebe a na-arụ isi ụlọ ọrụ ọhụrụ anyị na Wọwik, dị́ na Niu Yọk, gosiri n’eziokwu na Jehova na-akwado anyị.

Nwanna Anthony Morris, bụ́ onye so n’Òtù Na-achị Isi, kwuru na a rụchaa ya, a ga na-anabata ụmụnna anyị sí n’ebe dị iche iche n’ụwa ka ha bịa legharịa anya.

Ụzọ e si abata n’isi ụlọ ọrụ ọhụrụ anyị na Wọwik, dị́ na Niu Yọk