E nwere ihe dị iche ná mmadụ ịchọ ịna-erubere Chineke isi, ikwu na ya na-erubere ya isi na ịnọgide na-erubere ya isi n’eziokwu. Ihe a kọrọ n’akwụkwọ Ọpụpụ isi nke 20, 24, 32, nakwa nke 34 gosiri na ihe a bụ eziokwu.

Akụkọ a si n’Ọpụpụ 20:​1-7; 24:​3-18; 32:​1-35; 34:​1-14.