Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

‘Ọ Bụ n’Ihi nke A Ka M Ji Bịa n’Ụwa’

N’akụkọ Baịbụl a a na-egere egere, ị ga-ahụ otú magburu onwe ya Jizọs si jiri obi ike kụzie ihe mgbe ọ na-agbara eziokwu àmà.

Akụkọ a si n’akwụkwọ Matiu 21:23-46; 22:15-46.