Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ụmụnna Anyị Nọ n’Ụwa Dum

Ihe fọrọ obere ka ọ bụrụ puku afọ abụọ gara aga, e nyere Ndị Kraịst iwu ka ha ‘hụ ụmụnna ha dum n’anya.’ Olee otú Ndịàmà Jehova sirila na-eme ihe a e kwuru ebe a? Na fim a, e gosiri ihe atọ Ndịàmà Jehova na-eme iji gosi na hụrụ ụmụnna ha na ndị ọzọ n’anya. Nke mbụ bụ na ha na-ekwusa ozi ọma. Nke abụọ abụrụ na ha na-agbatara ndị nọ ná mkpa ọsọ enyemaka. Nke atọ abụrụzie na ha na-ezukọta ọnụ iji fee Jehova Chineke.