Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE Nke 1 n'Afọ 2017

Olee Ihe Ị Ga-eme Ka Ịgụ Baịbụl Na-atọ Gị Ụtọ?

OLEE IHE I CHERE?

Baịbụl, oge ya ọ̀ gafeela, ka ọ̀ ka bara uru n’oge anyị a? Baịbụl kwuru, sị: “Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke, ọ bara uru.”2 Timoti 3:16, 17.

Isiokwu Ụlọ Nche a kwuru ihe ndị na-egosi na Baịbụl ka bara uru. O kwukwara otú anyị ga-esi na-agụ ya ya ana-atọ anyị ụtọ, ma baara anyị uru.

 

Olee Uru Ịgụ Baịbụl Bara?

Ịgụ Baịbụl abarala ọtụtụ ndị uru. Olee uru ọ barala ha?

Olee Otú M Ga-esi Malite Ịgụ Baịbụl?

Ihe ise ị ga-eme ka ọ dịrị gị mfe ịgụ Baịbụl, nakwa ka ọ na-atọkwu gị ụtọ.

Ihe Ga-eme Ka Ịgụ Baịbụl Na-atọkwu Gị Ụtọ

Iji Baịbụl dị iche iche, ekwentị na ihe ndị yiri ya, ihe e ji amụ Baịbụl, na ịgbanwe otú i si agụ ya, ga-eme ka ịgụ Baịbụl na-atọ gị ụtọ.

Olee Otú Baịbụl Nwere Ike Isi Nyere M Aka ná Ndụ?

Akwụkwọ a e dere n’oge ochie kwuru ọtụtụ ihe ga-abara gị uru.

Achọghị M Ịnwụ

E nwere mgbe Yvonne Quarrie jụrụ onwe ya, sị: “Gịnị Mere E Ji Kee M?” Azịza ajụjụ a mere ka ọ gbanwee otú o si ebi ndụ.

“O Mere Ihe Dị Chineke Ezi Mma”

Ọ bụrụ na ị na-akpa afọ ezinụlọ gị ma ọ bụ na-agba mbọ ime ihe dị Chineke mma, e nwere ihe ị ga-amụta n’okwukwe Inọk.

Mmadụ Ịghọtahie Ihe Baịbụl Kwuru, Ọ̀ Bụ Obere Ihe?

Ihe e kwuru na Baịbụl dị ezigbo mkpa. Mmadụ kwesịrị ịgbalị ka ọ ghọta ya. Gịnị ka ị ga-eme ka i ghọta ya?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru ihe na-akpata ahụhụ anyị na-ata, kwuokwa otú ọ ga-esi akwụsị.