Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE DISEMBA 2015

Ị Ga-aghọtali Ihe Baịbụl Na-ekwu

Ò nwetụla mgbe i chere gbasara ihe mere o ji esiri gị ike ịghọta ihe Baịbụl na-ekwu?

Olee Ihe Mere I Kwesịrị Iji Chọọ Ịghọta Ihe Baịbụl Na-ekwu?

Ọtụtụ ndị na-ekwu okwu ọma banyere Baịbụl, ma, ha amaghị otú ọ ga-esi baara ha uru.

Akwụkwọ A Ga-aghọtali Aghọta

O nwere ihe anọ gosiri na e dere Baịbụl otú ọ ga-adịrị mmadụ niile mfe ịghọta ya.

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịghọta Ihe Baịbụl Na-ekwu

Ọ bụrụ na e dere Baịbụl ka ọ dị mfe nghọta, gịnị mere ị ga-eji chọwa ka e nyere gị aka ịghọta ya?

È Nwere Mgbe A Na-agaghịzi Enwe Ndị Ihu Abụọ?

Gụọ ihe a ka ị hụ ihe ị ga-eme ma ọ bụrụ na ndị na-eme ihu abụọ emeela ka ị gharazie inwe mmasị n’ọchịchị, n’okpukpe ma ọ bụ n’azụmahịa.

Ị̀ Maara?

Gụọ ihe a ka ị mata ma ọ̀ bụ eziokwu na ndị Juu “si ná mba niile dị n’okpuru eluigwe” bịa Jeruselem na Pentikọst afọ 33, matakwa otú ha si nweta ụlọ.

Pita Ọ̀ Bụ Poopu Mbụ?

Jizọs gwara Pita, sị: “Ngị bụ Pita, n’elu okwute a ka m ga-arụkwasị nzukọ m.” Olee ihe ihe a Jizọs kwuru pụtara?

Olee Ihe Dị́ Njọ n’Ịgba Krismas?

Ọ bụrụgodị na ọ bụ ihe ndị na-ekpere arụsị na-eme ka a na-eme ma a gbawa Krismas, ò kwesịrị ime ka mmadụ ghara ịgba Krismas?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Gịnị mere Chineke ji achọ ka ndị na-efe ya bụrụ ndị eziokwu na-atọ ụtọ?