Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE SEPTEMBA 2015

Ole Ndị Bụ Ndịàmà Jehova?

Gbalịa jụọ Ndịàmà Jehova n’ihi na ọ bụ ha ga-aka agwa gị eziokwu gbasara onwe ha.

Ole Ndị Bụ Ndịàmà Jehova?

Gụọ ihe a ka ị mara ma ò nwere onye gị na ya nwere otu olu n’ihe gbasara Ndịàmà Jehova?

Olee Ụdị Ndị Ndịàmà Jehova Bụ?

I nwere ike ịhụ anyị n’obodo ị na-echeghị na anyị nọ.

Gịnị Ka Ndịàmà Jehova Kweere?

Ndịàmà Jehova kweere na Baịbụl na-ekwu eziokwu. Ọ bụ ya mere ihe niile ha kweere ji sí na Baịbụl.

Olee Otú Anyị Si Enweta Ego Anyị Ji Arụ Ihe Ndị Anyị Na-arụ?

Olee otú Ndịàmà Jehova si enweta ego? Gịnịkwa ka ha na-eji ya eme?

Gịnị Mere Anyị Ji Ezi Ndị Mmadụ Ozi Ọma?

Gụọ ihe a ka ị mata ihe atọ gbara ọkpụrụkpụ mere anyị ji ezi ozi ọma n’ụwa niile.

Enwetara M Ihe Karịrị Ịbụ Onye A Ma Ama

N’otu abalị, mgbe Mina Hung Godenzi ka bụ nwa agbọghọ na-eto eto, ọ ghọrọ onye a ma ama. Ma, o meghị ka o nwee obi ụtọ otú o chere na ya ga-enwe.

Baịbụl Bedel Mere Ka Ndị Mmadụ Ghọtakwuo Okwu Chineke

E wezụga Baịbụl Bedel, e nweghị Baịbụl ọzọ a sụgharịrị n’asụsụ Aịrish ruo narị afọ atọ.

Ọ̀ Na-adị Gị Ka Chineke Emechuola Gị Ihu?

Ò nwetụla mgbe i chere gbasara ihe mere Chineke ji kwe ka ihe mere gị mee gị?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Olee uru amụma ndị e buru na Baịbụl na-abara anyị?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Bụ Agha Amagedọn?

Amagedọn gbara naanị otu ugbo na Baịbụl. Ma, e kwuru gbasara agha a n’ebe niile na Baịbụl.