Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE ỌGỌST 2015

Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Ga-adịli Ndụ Ọzọ?

Baịbụl zara ajụjụ a, gwakwa anyị ihe mere anyị ga-eji kwere na ihe ọ zara bụ eziokwu.

Gịnị Na-eme Mmadụ Ma Ọ Nwụọ?

E nwere mmadụ asatọ Baịbụl kọrọ na ha si n’ọnwụ bilie. Gụọ ihe a ka ị mara ma ò nwere ihe ha kọrọ mere mgbe ha nwụrụ?

Onye Nwụọ, nke Ya Ọ̀ Gaala?

Gịnị mere Chineke ga-eji akpọlite ndị ajọ omume nwụrụ anwụ?

Olee Ihe Ga-eme Ka Obi Sie Gị Ike na Ndị Nwụrụ Anwụ Ga-adị Ndụ Ọzọ?

Baịbụl kwuru ihe abụọ gbara ọkpụrụkpụ mere anyị ga-eji kwere na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ.

Jehova Emeerela M Ihe Ọma Na-erughịrị M

Mgbe Félix Alarcón nwechara ihe mberede okporo ụzọ nke mere ka ahụ́ ya kpọnwụọ, si n’olu ruo n’ụkwụ, ọ matara na ndụ ọ dị bara uru.

“M Biliri Dị Ka Nne n’Izrel”

Gịnị ka ihe Baịbụl kọrọ gbasara Debora na-akụziri anyị gbasara inwe okwukwe na obi ike?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Olee isi ndụ a anyị dị? Gịnị mere e ji kee mmadụ?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Olee Otú Ị Ga-esi Kwụsị Ịtụ Ụjọ Ọnwụ?

Ị kwụsị ịtụ ụjọ ọnwụ, o nwere ike ime ka ị nụwa ụtọ ndụ ị dị.