Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE MEE 2015

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso?

Gịnị na-agbata gị n’obi ma ị nụ “Chegharịanụ! Ọgwụgwụ ụwa adịla nso”? Okwu gbasara ọgwụgwụ ọ̀ na-echegbu gị?

Gịnị Ka “Ọgwụgwụ Ụwa” Pụtara?

Ị̀ ma na ihe Baịbụl kwuru gbasara “ọgwụgwụ” bụ ozi ọma?

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso?

Gụọ ihe a ka ị mata ihe anọ so n’ihe ndị ga na-emekọta ọnụ Baịbụl kwuru a ga-eji ama na ọgwụgwụ eruwela.

A Ga-azọpụta Ọtụtụ Ndị Mgbe Ọgwụgwụ Ụwa Ga-abịa—Gịnwa Nwekwara Ike Iso na Ha

Ma, olee ihe ị ga-eme ka a zọpụta gị? Ọ̀ bụ ịna-akwakọta ihe oriri na ihe ndị ọzọ maka ọgwụgwụ ụwa?

Ị̀ Maara?

Ihe ndị e gwupụtara n’ala hà na-egosi na ihe ndị e dere na Baịbụl bụ eziokwu? Olee mgbe a kwụsịrị ịhụ ọdụm n’ebe ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl?

Ọ Bịara Doo M Anya na Jehova Na-eme Ebere Ma Na-agbaghara Mmehie

Igwu ndị mmadụ wayo riri Normand Pelletier ahụ́ ka ebe ọgwụ ọjọọ riri mmadụ ahụ́. Ma, anya mmiri gbara ya mgbe ọ gụrụ otu ihe e dere na Baịbụl.

“Ànọ M n’Ọnọdụ Chineke?”

Ọ bụrụ na o nwetụla mgbe ezinụlọ unu na-adịghị n’otu n’ihi anyaụfụ ma ọ bụ ịkpọasị, akụkọ Josef ga-abara gị uru.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Gịnị mere Ụbọchị Ikpe ga-eji anọru otu puku afọ?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Ka Alaeze Chineke Ga-eme?

Chọpụta ihe Alaeze Chineke ga-emere ụmụ mmadụ ma ọ chịwa ụwa.