Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE NỌVEMBA 2014

Setan Ọ̀ Dị Adị?

Ọ bụrụ na Setan adịghị adị, e duhiela ndị na-atụ ya ụjọ. Ma, ọ bụrụ na ọ dị adị ma na-aghọgbu ndị mmadụ, ọ pụtara na e kwesịrị ize ya eze karịa otú ọtụtụ ndị chere.

Setan Ọ̀ Dị Adị?

Setan ọ̀ bụ ihe ọjọọ dị ndị mmadụ n’obi, ka ọ̀ bụ mmụọ dị adị?

Setan Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ Dị Ndị Mmadụ n’Obi?

E nwere akụkọ abụọ Baịbụl kọrọ zara ajụjụ a nke ọma.

Ànyị Kwesịrị Ịtụ Setan Egwu?

E nwere ihe anọ Chineke nyere gị ga-eme ka Setan ghara ịnwata gị.

Olee Mgbe Alaeze Chineke Malitere Ịchị? (Agba nke Abụọ)

Amụma e dere na Baịbụl na nrọ Chineke mere ka eze Babịlọn rọọ mere ka anyị mata afọ ọ malitere ịchị.

“Olee Otú M Ga-esi Mee Oké Ihe Ọjọọ A?”

Olee ihe Josef mere ka nwunye Pọtịfa, bụ́ onye fooro ntutu taa na ọ ga-enweta ya, ghara ịnwata ya?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Olee ihe mkpọlite Jizọs kpọlitere ndị mmadụ n’ọnwụ na-akụziri anyị banyere ihe ndị Baịbụl gwara anyị ga-eme n’ọdịnihu?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ọ̀ Bụ Chineke Kere Ekwensu?

Olee ebe Setan si? Gụọ ihe a ka ị mara ihe mere Jizọs ji sị na Ekwensu “eguzosighị ike n’eziokwu.”