Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE EPREL 2013

Gịnị Ga-eme Ka Ndụ Anyị Baa Ezigbo Uru?

Chineke chọrọ ka ndụ anyị baa ezigbo uru. Gịnị ga-enyere anyị aka ka ndụ anyị baa uru?

Gịnị Ga-eme Ka Ndụ Anyị Baa Ezigbo Uru?

Ọ dị anyị mkpa ka anyị mara ihe ga-eme ka ndụ anyị baa ezigbo uru, karịchaa, mgbe nsogbu bịaara anyị.

Ihe Mere Ndụ Jizọs Ji Baa Uru

“Leba anya n’ihe anọ mere ndụ Jizọs dịrị n’ụwa ji baa ezigbo uru.”

Jizọs Kụziiri Anyị Otú Ndụ Anyị Ga-esi Baa Uru

Ihe ndị merela ụfọdụ ndị mmadụ na-egosi na ime ihe ahụ Jizọs kụziri n’elu ugwu na-eme ka ndụ mmadụ baa ezigbo uru.

“Àgwà M Jọgburu Onwe Ya”

N’agbanyeghị na Esa na-eme nke ọma n’egwú ọ na-akụ, ọ na-adị ya ka ndụ ya abaghị uru. Gụọ akụkọ a ka ị hụ otú onye a na-akụ egwú rọk si bido inwe obi ụtọ ná ndụ.

Ị̀ Maara?

Gịnị mere e ji kpọọ obodo Ninive oge ochie “obodo na-awụfu ọbara”? Gịnị mere ndị Juu ji arụ ihe nrụbichi, ma ọ bụ obere mgbidi, gburugburu elu ụlọ ha?

“Na-arịọnụ, A Ga-enye Unu”

Gụọ ihe atụ abụọ Jizọs mere na Luk isi 11, bụ́ ndị kọwara otú ị ga-esi na-ekpe ekpere obi esie gị ike na Chineke ga-anụ ya.

O “So Ezi Chineke Jee Ije”

Gịnị ka anyị ga-amụta n’aka Noa na nwunye ya na ezinụlọ ha?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Jehova Chineke chọrọ ka ị mata onye ọ bụ nke ọma. Ọ ga-enyere gị aka ịghọata Akwụkwọ Nsọ.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Bụ Ọmụmụ Baịbụl?

Chọpụta azịza ajụjụ a na-ajụ gbasara otú anyị si amụrụ ndị mmadụ Baịbụl.