Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE 2009-11-01

Otu Echiche Ụgha Na-eduga n’Ọzọ

Lee ihe Baịbụl na-akụzi ka ị mara nke bụ́ eziokwu.

Echiche Ụgha nke 1: Mkpụrụ Obi Anaghị Anwụ Anwụ

Gụọ ihe Baịbụl kwuru banyere mkpụrụ obi.

Echiche Ụgha nke 2: Ndị Ajọ Omume Na-ata Ahụhụ na Hel

Ebe ọ bụ na Chineke hụrụ ụmụ mmadụ n’anya, ọ̀ ga-akatali obi na-ata ndị mmadụ ahụhụ n’ọkụ ruo mgbe ebighị ebi?

Echiche Ụgha nke 3: Ndị Ọma Niile Ga-aga Eluigwe

Ọtụtụ n’ime ndị ezi omume hà ga-ebi n’eluigwe ka ọ̀ bụ n’ụwa?

Echiche Ụgha nke 4: Chineke Bụ Atọ n’Ime Otu

O nweghị ebe Baịbụl kwuru na e nwere pesịn atọ dị n’otu Chukwu. Gịnị mere Baịbụl ekwughị ụdị ihe ahụ?

Echiche Ụgha nke 5: Meri Bụ Nne Nke Chukwu

Gụọ ebe a ka ị mata otú ife Meri si bido, matakwa ihe Baịbụl kwuru banyere Meri.

Echiche Ụgha nke 6: Chineke Chọrọ Ka E Jiri Ihe Oyiyi na Ihe Osise Na-efe Ya Ofufe

Mata ihe mere Jọn onyeozi ji gwa Ndị Kraịst ka ha zere ikpere arụsị.

Mgbe Ahụ́ Na-adịghị Di Ma Ọ Bụ Nwunye Gị

Lee ihe atọ ga-enyere ezinụlọ gị aka ma ọ bụrụ na ahụ́ adịghị nwunye gị ma ọ bụ di gị.

Baịbụl—Akụkọ Dị Ịtụnanya nke Otú O Si Dịruo n’Oge Anyị

Ị ga-ahụ otú ndị mmadụ si nwaa ibibi Baịbụl. Ma, ha enwelighị ike ibibi ya kpamkpam iji gosi na ọ bụ akwụkwọ si n’aka Chineke.