Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) JUN 2015

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Julaị 27 ruo Ọgọst 30, 2015.

Kraịst Bụ Ike nke Chineke

Ọ bụghị naanị na ọrụ ebube Jizọs rụrụ baara ndị bi n’ala Izrel oge ochie uru, kama o ji ya gosi ihe ọ ga-emere ụmụ mmadụ n’oge na-adịghị anya.

Ọ Hụrụ Ndị Mmadụ n’Anya

Gịnị ka otú Jizọs si rụọ ọrụ ebube na-egosi banyere ụdị obi o nwere?

Anyị Ga-ezereli Omume Rụrụ Arụ

Baịbụl kwuru ihe atọ ga-enyere anyị aka ịna-ezere ọchịchọ ọjọọ.

“Ebe Ọ Bụ na Kingsley Mere Ya, M Ga-emeli Ya”

Kingsley bụ onye Siri Lanka. O meriri nsogbu ndị tara akpụ iji mee ihe omume ga-ewe naanị nkeji ole na ole.

Na-eme Ihe E Kwuru n’Ekpere Onyenwe Anyị—Nke Mbụ

Gịnị mere ihe Jizọs ji malite Ekpere Onyenwe Anyị ji bụrụ “Nna anyị” ọ bụghị “Nna m”?

Na-eme Ihe E Kwuru n’Ekpere Onyenwe Anyị—Nke Abụọ

Mgbe anyị na-arịọ Chineke ka o nye anyị nri ụbọchị anyị, ọ bụghị naanị nri anyị ga-eri ka anyị na-arịọ ya.

“Ntachi Obi Dị Unu Mkpa”

Ihe anọ Jehova ji enyere anyị aka idi nsogbu ndị na-abịara anyị.

Ì Chetara?

Ị̀ gụọla Ụlọ Nche ndị e bipụtara n’oge na-adịbeghị anya? Legodị ma ị̀ ga-azali ajụjụ ndị a.