Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) JULAỊ 2014

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Septemba 1 ruo 28, 2014.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Maịkronishia

Ndị si mba ọzọ bịa na-eje ozi n’agwaetiti ndị a dị n’Oké Osimiri Pasifik na-enwekarị nsogbu atọ. Olee otú ha si emeri nsogbu ndị ahụ?

“Jehova Maara Ndị Bụ́ Ndị Ya”

Olee otú “ntọala” ahụ na “akara” ahụ Pọl kwuru okwu ha na 2 Timoti 2:19 si enyere anyị aka ịmata ndị bụ́ ndị Jehova?

Ndị Jehova ‘Na-ajụ Ajọ Omume’

Olee otú ‘ịjụ ajọ omume’ si gbasa ihe mere n’oge Mozis? Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’ihe mere n’oge ahụ?

Papa M Nwụrụ, Mụ Enweta Papa Ọzọ

Gụọ akụkọ ndụ Gerrit Lösch, onye so n’Òtù Na-achị Isi.

“Unu Bụ Ndị Àmà M”

Gịnị ka Ndịàmà Jehova anyị na-aza pụtara?

‘Unu Ga-abụ Ndị Àmà M’

Gịnị mere Jizọs ji sị ndịozi ya, ‘Unu ga-abụ ndị àmà m,’ kama ikwu na ha ga-abụ ndị àmà Jehova? Olee otú anyị ga-esi jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ozi ọma?