Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) NỌVEMBA 2013

Ka anyị na-eche ka Jehova bibie ụwa ọjọọ a, olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ na o nwere ndidi? Olee otú Jehova na Jizọs si azụ atụrụ ha taa?

“Mụrụnụ Anya Ka Unu Wee Na-ekpe Ekpere”

Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-ekpe ekpere mgbe niile? Anyị cheta ndị ọzọ n’ekpere, olee ndị ọ ga-abara uru?

Otú Anyị Nwere Ike Isi Nyere Ndị Ọzọ Aka

Chọpụta otú inye onyinye maka ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa n’ụwa niile si enye aka eme ka a na-enyere ndị ọzọ aka, meekwa ka ha nụ okwu Chineke.

Olee Otú Anyị Ga-esi ‘Na-echere Chineke’?

Olee ihe ndị ga-egosi na oge eruola ka Jehova bibie ụwa ochie a? Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ na Chineke nwere ndidi?

Ọ Bụ Ijere Chineke Ozi Na-agwọ Ya

Kemgbe a mụrụ Onesmus, ọ na-arịa ọrịa ọkpụkpụ. Ọkpụkpụ ya esighị ike. Olee otú nkwa Chineke kwere na Baịbụl si gbaa ya ume?

Ole Ndị Taa Bụ Ndị Ọzụzụ Atụrụ Asaa na Ndị Isi Asatọ?

Olee otú Hezekaya, Aịzaya, Maịka, na ndị isi Jeruselem si gosi na ha bụ ezigbo ndị ọzụzụ atụrụ? Ole ndị taa bụ ndị ọzụzụ atụrụ asaa na ndị isi asatọ?

Na-erubere Ndị Na-azụ Atụrụ Jehova Isi

Ọ bụ mmụọ nsọ họpụtara ndị okenye ka ha na-azụ ọgbakọ Chineke. Gịnị mere anyị kwesịrị iji na-ege ha ntị?

Ndị Ọzụzụ Atụrụ, Ṅomienụ Ndị Ọzụzụ Atụrụ Kacha Ukwuu

Gịnị ka ndị okenye nwere ike ime ma ọ bụrụ na nwanna enwee ezigbo nsogbu? Olee otú ndị okenye nwere ike isi na-eme ka Jehova na Jizọs Kraịst, bụ́ Ndị Ọzụzụ Atụrụ kacha ukwuu

“Ebu M Ụlọ M Na-agagharị”

Ná ngwụcha afọ 1929, ụkọ ego e nwere n’ụwa niile kpatara oké ihe isi ike. Olee ihe nyeere ndị ọsụ ụzọ aka ịna-eje ozi ha n’oge ahụ ihe siri ike?