Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) JUN 2013

Ụlọ Nche a ga-eme ka anyị ghọtakwuo àgwà Jehova ndị a na-adịghị atụlekarị otú e si atụle àgwà ya ndị bụ́ isi.

Irubere Jehova Isi Emeela Ka M Nweta Ọtụtụ Ngọzi

Gụọ akụkọ ndụ Elisa Piccioli. Ọ ka ji obi ụtọ na-efe Jehova n’agbanyeghị ọtụtụ nsogbu ndị bịaara ya, ihe ndị ọ hapụrụ na ihe ndị mere ya.

Ghọta Àgwà Jehova nke Ọma

Gịnị ka ịbụ onye dị mfe mbịakwute na eleghị mmadụ anya n’ihu pụtara? Ịtụle otú Jehova si akpa àgwà ndị a ga-enyere anyị aka ịmụta ya.

Ghọta na Jehova Na-emesapụ Aka, Nweekwa Ezi Uche

Jehova gosiri anyị otú e si emesapụ aka na otú e si enwe ezi uche. Anyị mụọ otú o si mee ya, ọ ga-enyere anyị aka ịmụta àgwà ndị ahụ.

Ghọta na Jehova Na-eguzosi Ike n’Ihe, Na-agbagharakwa Mmehie

Iguzosi ike n’ihe na ịgbaghara mmehie bụ àgwà ọma e ji ama onye bụ́ ezigbo enyi. Ime ka Jehova ga-enyere anyị aka ịmụta àgwà ndị a dị mkpa.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Ole ndị bụ “ụmụ ndị ikom nke ezi Chineke” na “ndị mmụọ nọ n’ụlọ mkpọrọ” e kwuru okwu ha na Baịbụl?

Kwe Ka Aka ná Ntị Jehova Na-adọ Gị Kpụzie Gị

Jehova akpụziela ọtụtụ ndị nakwa mba dị iche iche. Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka ha, oleekwa uru anyị ga-erite ma anyị kwe ka ọ kpụzie anyị?

Ndị Okenye, Ùnu Ga-eme Ka “Mkpụrụ Obi Ike Gwụrụ Nwee Ume”?

Olee otú ndị okenye ọgbakọ si ejikere tupu ha agawa ileta nwanna ike gwụrụ ma ọ bụ nwanna dara mbà n’obi? Ha nwere ike ịgwa ya ihe Baịbụl kwuru iji gbaa ya ume.

Ì Chetara?

Ì wetuola obi gụọ Ụlọ Nche ndị ọhụrụ e bipụtara? Lee ma è nwere ihe ndị ị ga-echeta.