Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) MEE 2016

Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Jun 27 ruo Julaị 31, 2016.

Jiri Ịhụnanya Na-edozi Nghọtahie

Gịnị ka i kwesịrị ibu n’obi? Ọ̀ bụ ka i merie n’arụmụka, ka i mee ka onye ahụ kweta ihe o mejọrọ, ka è nwere ihe ọzọ?

“Gaanụ Mee Ndị Mba Niile Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ M”

Ịza ajụjụ anọ ga-eme ka anyị mata ndị na-emezu amụma ahụ Jizọs buru.

Olee Otú I Si Eme Mkpebi?

Gịnị ka i kwesịrị ime ma ọ bụrụ na e nweghị iwu Baịbụl nyere banyere ihe ị chọrọ ikpebi?

Baịbụl Ọ̀ Ka Na-agbanwe Ndụ Gị?

Otu nwoke kwụsịrị ịgba chaa chaa, ịṅụ sịga na ọgwụ ike, na ịnụbiga mmanya ókè tupu e mee ya baptizim. Ma e nwere ihe ọzọ siiri ya ike karị ịgbanwe.

Na-erite Uru n’Ihe Niile Jehova Na-enye Anyị

Olee ụdị echiche nwere ike ime ka anyị ghara irite uru n’ụfọdụ n’ime ha?

“Ndị E Nyere Ọrụ Ahụ”

E ji otu ihe mere n’afọ 1919 malite ọrụ mechara ruo n’ụwa niile.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Olee ihe ga-enyere Ndị Kraịst aka ịmata ma ọ̀ dị mma inye ndị ọrụ gọọmenti onyinye ma ọ bụ ego mmiri oyi? Olee otú ọgbakọ ga-esi gosi na obi dị ha ụtọ mgbe a mara ọkwa na a nabatala onye a chụrụ n’ọgbakọ? Olee ihe ọ ga-abụ ya na-eme ka ọdọ mmiri Betzeta dị́ na Jeruselem ‘na-eme ụṅara’?