Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

TETA! Nke 6 n'Afọ 2016

Isiokwu Ndị E Bipụtara na Teta! n’Afọ 2016

Isiokwu Ndị E Bipụtara na Teta! n’Afọ 2016

“Unu emeela maka Teta! ndị a unu bipụtaara anyị.”—Amy

Otu nne aha ya bụ Amy esila na Teta! mụta ọtụtụ ihe baara ya uru. Otú ahụ ka ọ dịkwa ọtụtụ ndị ọzọ na-agụ ya. Gaa na www.jw.org/ig ka ị gụọ isiokwu ndị dị n’okpuru ebe a gbara na Teta! n’afọ 2016.

AHỤ́ IKE NA ỌGWỤ

  • Ihe Anyị Ga-eme Ka Anyị Ghara Ịna-ebutekarị Ọrịa: Nke 6

  • Olee Ihe Dị Iche na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Ahụ́ na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Afọ?: Nke 3

AJỤJỤ ỌNỤ

  • Otu Ọkachamara Kwuru Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke (Y. Hsuuw): Nke 2

ANỤMANỤ NA OSISI

  • Azụ́ Clown Dị́ Ịtụnanya: Nke 6

  • Ọmarịcha Icheoku: Nke 2

IHE BAỊBỤL KWURU

IHE NDỊ ỌZỌ

  • Ihe Ị Ga-eme ma Ihe Gbanweere Gị: Nke 4

  • Otú Ị Ga-esi Akwụsị Àgwà Ririla Gị Ahụ́: Nke 4

MMEKỌRỊTA MMADỤ NA IBE YA

  • Gịnị Na-akpata Esemokwu n’Ezinụlọ? Nke 1

  • Ihe Ga-enyere Ezinụlọ Aka Ịna-ebi n’Udo (Ezinụlọ): Nke 1

  • Kụziere Ụmụ Gị Gbasara Mmekọ Nwoke na Nwaanyị: Nke 5

  • Nyere Nwa Gị Aka Ka Ọ Mata Mgbanwe Ndị A Na-enwe n’Ahụ́: Nke 2

  • Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-esekarị Okwu? (Ezinụlọ): Nke 1

  • Otú Di na Nwunye Kwesịrị Isi Na-ekwurịta Nsogbu: Nke 3

  • Otú Ị Ga-esi Na-akwanyere Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Ùgwù (alụmdi na nwunye): Nke 6

NDỊÀMÀ JEHOVA

  • Ime Ka Ndị Na-asụ Asụsụ Dị Iche Iche Nụ Ozi Ọma: Nke 3

  • “Otú A E Si Kụziere Anyị Ihe a Magburu Onwe Ya” (jw.org): Nke 5

NDỊ OGE OCHIE

OBODO NA NDỊ BI NA YA

OKPUKPE

  • Baịbụl Ọ̀ Pụrụ Iche n’Eziokwu? Nke 2

  • Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Nwoke na Nwoke ma Ọ Bụ Nwaanyị na Nwaanyị Inwe Mmekọahụ: Nke 4

  • Ịga Chọọchị Ọ̀ Ka Na-amasị Ndị Mmadụ? Nke 1

  • Jizọs Ọ̀ Bụ Mmadụ Dịrị Ndụ n’Ụwa A? Nke 5

SAYENSỊ

  • Eriri Ndị Na-esi n’Ahụ́ Akịrịkọ Apụta: Nke 6

  • Igurube nke Nwere Oge Ha Ji Apụta: Nke 4

  • Nkume Dị́ Ịtụnanya (kabọn): Nke 5

  • Olu Ndanda: Nke 3

  • Otú Ahụ́ Mmadụ Si Ala Ọnyá: Nke 1