Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

TETA! Nke 3 n'Afọ 2016

Ime Ka Ndị Na-asụ Asụsụ Dị Iche Iche Nụ Ozi Ọma

Ndịàmà Jehova na-eme ihe siiri ọtụtụ ndị ike. Ha na-asụgharị akwụkwọ ha dị iche iche n’ọtụtụ asụsụ.

Anyị Emewela Ihe Siiri Ọtụtụ Ndị Ike

Gịnị mere Ndịàmà Jehova ji asụgharị akwụkwọ ha dị iche iche n’ọtụtụ asụsụ?

Ime Ka Ndị Na-asụ Asụsụ Dị Iche Iche Nụ Ozi Ọma—Otú Anyị Si Arụ Ọrụ Nsụgharị

Otu onye nsụgharị kọrọ otú ya na ndị nsụgharị ndị ọzọ si arụ ọrụ ha.

Ignaz Semmelweis

Olee ihe mere obi ji kwesị ịdị mmadụ niile ụtọ maka ihe nwoke a mere?

Otú Di na Nwunye Kwesịrị Isi Na-ekwurịta Nsogbu

Ihe na-adị ụmụ nwoke mkpa ma ha kwurịtawa okwu dị iche n’ihe na-adị ụmụ nwaanyị mkpa. Dị na nwunye agaghị na-ese okwu ma ha ghọta ya otú a.

Okwukwe

Baịbụl kwuru na onye na-enweghị okwukwe agaghị emeli ihe dị Chineke mma. Gịnị bụ okwukwe? Gịnị ga-enyere anyị aka inwe ya?

Olee Ihe Dị Iche na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Ahụ́ na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Afọ?

Mmadụ ò kwesịrị iji aka ya kpebie na ya agaghị eri nke a ma ọ bụ nke ọzọ, na-eche na ahụ́ ya anaghị anabata nri ndị ahụ?

Olu Ndanda

Olee ihe na-enyere ndanda a aka ibu ihe na-anyị ezigbo arọ karịa ya?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

‘Ozi Ọma A Ga-ezisa ná Mba Niile, n’Ebo Niile, Nakwa n’Asụsụ Niile’

Iji nyere ọtụtụ ndị aka ịmụta eziokwu dị na Baịbụl, ọ dị mkpa ka a sụgharịa ya. Olee otú e si arụ ọrụ a? Olee ihe na-esiri ndị nsụgharị ike n’ọrụ ha?