Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

ỤLỌ NCHE (NKE A NA-AMỤ AMỤ) ỌKTOBA 2016

Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Nọvemba 28 ruo Disemba 25, 2016.

M Gbara Mbọ Ṅomie Ndị Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe

Ume Ndị Kraịst gbara ndị ọzọ ga-eme ka ha kpebie ihe ha ga-eji ndụ ha mee ma mee ya. Thomas McLain kọrọ otú e si nyere ya aka na otú o si nyere ndị ọzọ aka.

Unu Echefula Imere Ndị Bịara Abịa Ihe Ọma

Olee otú Chineke si ele ndị bịara abịa anya? Olee otú ị ga-esi mee ka ahụ́ ruo ndị si obodo ọzọ bịa n’ọgbakọ unu ala?

Mee Ka Okwukwe Gị Na-esi Ike Mgbe Ị Nọ n’Ọgbakọ Na-eji Asụsụ Mba Ọzọ Amụ Ihe

Mkpa Ndị Kraịst niile bụ ka okwukwe ha na ezinụlọ ha sie ike. Ma, o nwere ike isiri gi ike ma ị nọrọ n’ọgbakọ na-eji asụsụ mba ọzọ amụ ihe.

Ị̀ ‘Na-echekwa Ezi Amamihe’?

Olee otú ezigbo amamihe si dị iche n’ịmụta ihe na ịghọta ihe? Ịmata ihe dị́ iche ga-abara anyị ezigbo uru.

Mee Ka Okwukwe I Nwere n’Ihe Ị Na-ele Anya Ya Sie Ike

Akụkọ banyere ọtụtụ ndị nwere okwukwe n’oge ochie nakwa n’oge anyị a ga-agba anyị ume. Olee otú ị ga-esi mee ka okwukwe nke gị sie ike?

Nwee Okwukwe ná Nkwa Ndị Jehova Kwere

Gịnị bụ okwukwe? Oleekwa otú ị ga-esi nwee ya?

Ị̀ Maara?

N’oge ndịozi, olee otú ndị Rom hapụruru ndị isi ndị Juu ka ha na-ekpebi ihe ụfọdụ? Ànyị kwesịrị ikweta na n’oge ochie, mmadụ nwere ike ịkụ ata n’ubi a kụrụ ọka?