Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ SEPTEMBA 2016

Septemba 5-11

ABỤ ỌMA 119

Septemba 5-11
  • Abụ nke 48 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Na-eje Ije n’Iwu Jehova”: (Nkeji 10)

    • Ọma 119:1-8—Ihe ga-eme ka anyị na-enwe ezigbo obi ụtọ bụ idebe iwu Chineke (w05 4/15 10 ¶3-4)

    • Ọma 119:33-40—Okwu Chineke na-enye anyị obi ike anyị ga-eji die ọnwụnwa ndị na-abịara anyị (w05 4/15 13 ¶12)

    • Ọma 119:41-48—Ịmụta eziokwu dị n’Okwu Chineke nke ọma ga-eme ka anyị na-ekwusa ozi ọma n’atụghị egwu (w05 4/15 13 ¶13-14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 119:71—Olee uru ihe isi ike nwere ike ịbara mmadụ? (w06 9/1 14 ¶4)

    • Ọma 119:96—Gịnị ka “ahụwo m nsọtụ nke izu okè niile” pụtara? (w06 9/1 14 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 119:73-93

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ