Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ SEPTEMBA 2016

Septemba 26–Ọktoba 2

ABỤ ỌMA 142-150

Septemba 26–Ọktoba 2
  • Abụ nke 134 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Dị Ukwuu, Kwesịkwa Nnọọ Ka E Too Ya”: (Nkeji 10)

    • Ọma 145:1-9—Ịdị ukwuu Jehova enweghị nsọtụ (w04 1/15 10 ¶3-4; 11 ¶7-8; 14 ¶20-21; 15 ¶2)

    • Ọma 145:10-13—Ndị ohu Jehova na-eto ya (w04 1/15 16 ¶3-6)

    • Ọma 145:14-16—Jehova na-akwado ndị ohu ya ma na-egboro ha mkpa ha (w04 1/15 17-18 ¶10-14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 143:8—Olee otú amaokwu a ga-esi nyere anyị aka ịna-enye Chineke otuto kwa ụbọchị? (w10 1/15 21 ¶1-2)

    • Ọma 150:6—Olee ọrụ amaokwu ikpeazụ dị n’akwụkwọ Abụ Ọma kwuru na anyị nwere? (it-2 448)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 145:1-21

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Pita 5:7—Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 37:9-11—Na-akụzi Eziokwu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg Isi nke 9 ¶3—Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe unu na-amụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ