Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ ỌKTOBA 2016

Ọktoba 31–Nọvemba 6

ILU 22-26

Ọktoba 31–Nọvemba 6
  • Abụ nke 88 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Zụlite Nwata Dị Ka Ụzọ Kwesịrị Ya Si Dị”: (Nkeji 10)

    • Ilu 22:6; 23:24, 25—E jiri Okwu Chineke zụọ ụmụ ntakịrị, ha too, ha ga na-enwe obi ụtọ, na-akpakwa àgwà ka ndị ṅụjuru mmiri ara afọ (w08 4/1 16; w07 6/1 31)

    • Ilu 22:15; 23:13, 14—N’ezinụlọ, “ụtarị” na-anọchi anya ụzọ dị iche iche e si adọ nwatakịrị aka ná ntị (w97 10/15 32; it-2-E 818 ¶4)

    • Ilu 23:22—Ndị toro eto nwekwara ezigbo ihe ha ga-amụta n’aka ndị mụrụ ha (w04 6/15 14 ¶1-3; w00 6/15 21 ¶13)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 24:16—Olee otú ilu a si agba anyị ume ịnọgide na-agba ọsọ nke ndụ ahụ? (w13 3/15 4-5 ¶5-8)

    • Ilu 24:27—Gịnị ka ilu a pụtara? (w09 10/15 12 ¶1)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 22:1-21

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG—Jiri kaadị a gbaa àmà n’oge ị na-anọghị n’ozi.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG—Gwa ya ihe unu ga-atụle mgbe ọzọ, gosizie ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 179-181 ¶18-19

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 101

  • Ị̀ Na-eji Kaadị JW.ORG Ezi Ozi Ọma?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio otú e si enye mmadụ kaadị JW.ORG, kwurịtakwanụ ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ e gosiri na vidio ahụ. Gbaa ndị nkwusa ume ka ha na-etinye kaadị ole na ole n’akpa ha mgbe ọ bụla.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 3 ¶1-12, pp. 30-31

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 146 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.