Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ ỌKTOBA 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ILU 17-21

Na-eme Ka Gị na Ndị Ọzọ Na-adị n’Udo

Na-eme Ka Gị na Ndị Ọzọ Na-adị n’Udo

O nwere ihe mere ndị Jehova ji adị n’udo. E nwee esemokwu, ha nwere ike iwe iwe. Ma, ndụmọdụ dị n’Okwu Chineke na-eme ka ha mee udo.

E nwee esemokwu, ezigbo Ndị Kraịst na-eme ihe ndị a ka ha na ụmụnna ha nwee ike ịdị n’udo

19:11

  • ha na-ejide onwe ha

18:13, 17

  • ha na-achọpụta otú ihe niile si mee tupu ha amara ihe ha ga-eme

17:9

  • ha na-eji obi ha niile agbaghara onye mejọrọ ha