Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ebe ụmụnna anyị na-akpọ ndị mmadụ òkù ka ha bịa ọmụmụ ihe

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ ỌKTOBA 2016

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye mmadụ Teta, nakwa otú e nwere ike isi jiri ebe sịrị Na-akụzi Eziokwu mee ka mmadụ ghọta ihe na-eme anyị ma anyị nwụọ. Dee otú ị ga-esi eme nke gị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Jiri Obi Gị Dum Tụkwasị Jehova Obi”

Ilu isi 3 na-eme ka obi sie anyị ike na Jehova ga-agọzi anyị ma anyị tụkwasị ya obi. Olee otú ị ga-esi amata ma ị̀ tụkwasịrị Jehova obi gị niile?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Ka Obi Gị Ghara Ịtụgharị”

Ilu isi 7 kwuru maka otú e si rafuo otu nwa okorobịa n’ihi na o jighịzi iwu Jehova kpọrọ ihe. Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị o mejọrọ?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Amamihe Dị Mma Karịa Ọlaedo

Ilu 16 sịrị na ọ ka mma inwe amamihe karịa inwe ọlaedo. Gịnị mere amamihe Chineke ji aba ezigbo uru?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Ị Ga-esi Eme Ka Azịza Gị Na-adị Mma

Azịza dị mma na-abara ma onye zara ya ma ọgbakọ uru. Olee ihe ndị e ji ama azịza dị mma?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-eme Ka Gị na Ndị Ọzọ Na-adị n’Udo

O nwere ihe mere ndị Jehova ji adị n’udo. Ha na-eji ihe dị n’Okwu Chineke eme ka udo dị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Zụlite Nwata Dị Ka Ụzọ Kwesịrị Ya Si Dị”

Gịnị mere ịdọ aka ná ntị ji dị ezigbo mkpa n’ọzụzụ ụmụaka? E nwere ọtụtụ ihe e kwuru n’akwụkwọ Ilu 22 ga-abara ndị nne na nna uru.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ị̀ Na-eji Kaadị JW.ORG Ezi Ozi Ọma?

Jiri kaadị JW.ORG na-eme ka ndị mmadụ mata na ịmụ Okwu Chineke dị mkpa, matakwa gbasara adres Ịntanet anyị.