Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ebe ndị ọsụ ụzọ ji asụsụ Tzotzil na-ezi ozi ọma na Chiapas dị na Meksiko

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ NỌVEMBA 2016

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche, nakwa otú e nwere ike isi jiri ebe sịrị Na-akụzi Eziokwu mee ka mmadụ ghọta otú amụma Baịbụl si emezu taa. Dee otú ị ga-esi eme nke gị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Baịbụl Kwuru Ihe Ndị E Ji Ama Ezigbo Nwunye

Olee àgwà ndị Jehova chọrọ ka nwaanyị nọ́ na di na-akpa?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Onye Nwe Ya Bụ Onye A Ma Ama n’Ọnụ Ụzọ Ámá”

Ezigbo nwaanyị na-eme ka di ya nwee aha ọma.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ka Ọrụ Ị Na-arụsi Ike Na-eme Gị Obi Ụtọ

Ọrụ anyị ga na-atọ anyị ụtọ ma ọ bụrụ na anyị ana-ele ya anya ọtú kwesịrị ekwesị.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Eji Akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị Na-amụrụ Ndị Mmadụ Ihe

Olee otú anyị nwere ike isi jiri ihe ndị dị n’akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị mụọrọ mmadụ ihe?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Cheta Onye Okike Ukwu Gị n’Oge Ị Bụ Okorobịa”

Ekliziastis 12 gwara anyị ka anyị jiri oge okorobịa anyị mee ihe bara uru tupu nká abịa.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ndị Na-eto Eto, Unu Egbula Oge Isi ‘n’Ọnụ Ụzọ Buru Ibu’ Banye

Ì chere na oge ka dị, n’ihi ya, na o rubeghị mgbe ị ga-ewepụta onwe gị jekwuoro Jehova ozi, dị ka ije ozi oge niile?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nwa Agbọghọ Shunem Bụ Ezigbo Ihe Nlereanya Anyị Kwesịrị Iṅomi

Olee ihe mere nwa agbọghọ Shunem ji bụụrụ ndị Jehova ezigbo ihe nlereanya?