Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ MEE 2016

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 26-33

Rịọ Jehova Ka O Nye Gị Obi Ike

Rịọ Jehova Ka O Nye Gị Obi Ike

Obi siri Devid ike mgbe o chetara ụzọ ndị Jehova sirila napụta ya

27:1-3

  • Jehova napụtara Devid n’aka ọdụm

  • Jehova nyeere Devid aka ya egbuo anụ ọhịa bea bịara iri atụrụ ya

  • Jehova nyeere Devid aka ya egbuo Golayat

Gịnị ga-enyere anyị aka inwe ụdị obi ike ahụ Devid nwere?

27:4, 7, 11

  • Ekpere

  • Ozi ọma

  • Ọmụmụ ihe

  • Ofufe ezinụlọ ma ọ bụ mmadụ ịmụ ihe n’onwe ya

  • Ịgba ndị ọzọ ume

  • Icheta ụzọ ndị Jehova sirila nyere gị aka