Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Nwoke a na nwunye ya ji obere kọmputa ha na-amụ ihe

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ MEE 2016

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Ụlọ Nche na akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị. Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi enye ha.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Na-anabata Ekpere Anyị Kpere Maka Ndị Ọzọ

Chineke gwara Job ka o kpee ekpere maka ndị enyi ya na-akasighị ya obi. Olee otú e si gọzie Job mgbe o gosiri na o nwere okwukwe ma tachie obi? (Job 38-42)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ị̀ Na-eji JW Library Eme Ihe?

Olee otú i ga-esi enweta JW Library? Olee uru ọ ga-abara gị mgbe ị gara ọmụmụ ihe na mgbe ị gara ozi ọma?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ịkwanyere Jizọs Ùgwù Ga-eme Ka Anyị na Jehova Dị́ ná Mma

Olee otú obi dị mba dị́ iche iche maka eze e chiri Jizọs? Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-akwanyere Jizọs ùgwù? (Abụ Ọma 2)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ònye Ga-abụ Ọbịa n’Ụlọikwuu Jehova?

Abụ Ọma nke iri na ise kwuru ụdị àgwà onye bụ enyi Chineke kwesịrị ịna-akpa.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe

Otú ị ga-esi jiri JW Library na-amụ ihe n’onwe gị. Otú JW Library ga-esi abara gị uru ma ị gaa ọmụmụ ihe na ozi ọma.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Amụma Ndị Kọwara Onye Bụ́ Mesaya

Gụọ gbasara otú amụma ndị dị́ n’Abụ Ọma nke iri abụọ na abụọ si mezuo n’isi Jizọs.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Rịọ Jehova Ka O Nye Gị Obi Ike

Gịnị ga-enyere anyị aka inwe ụdị obi ike ahụ Devid nwere? (Abụ Ọma 27)