Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ JUN 2016

Jun 6-12

ABỤ ỌMA 34-37

Jun 6-12
  • Abụ nke 95 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Tụkwasị Jehova Obi ma Na-eme Ihe Ọma”: (Nkeji 10)

    • Ọma 37:1, 2—Lekwasị anya n’ozi gị, ọ bụghị n’otú o si yie ka ihe ọ̀ na-agaziri ndị ajọ omume (w03 12/1 9-10 ¶3-6)

    • Ọma 37:3-6—Tụkwasị Jehova obi, na-eme ihe ọma, ọ ga-agọzikwa gị (w03 12/1 10-12 ¶7-15)

    • Ọma 37:7-11—Nwee ndidi ma na-echere ruo mgbe Jehova ga-ebibi ndị ajọ omume (w03 12/1 13-14 ¶16-20)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 34:18—Gịnị ka Jehova na-eme ma “ndị obi ha tiwara etiwa” na “ndị e gburu mmụọ ha” chọọ enyemaka ya? (w11 6/1 19)

    • Ọma 34:20—Olee otú amụma dị́ n’amaokwu Baịbụl a si mezuo n’isi Jizọs? (w13 12/15 21 ¶19)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 35:19–36:12

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ndị mmadụ ozi ọma. E kirichaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie mmadụ ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ